Violet A. Akurut
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Violet A Akurut also known as Akurut Violet Adome (born 25 August 1976) is a Ugandan politician and teacher by profession.[1] She is the district woman representative of Katakwi District in the 10th Parliament of Uganda.[1][2][3][4][5] She is a member of the National Resistance Movement political party.[1][2] She was the aspiring Woman Member of Parliament 2021-2026, of Katakwi under NRM political party.[6]

Agụmakwụkwọ

dezie

N'afọ 1989, ọ gụsịrị akwụkwọ Primary Leaving Examination na Madera Girls Primary School ma mesịa sonye na Kangole Girls Senior Secondary School maka asambodo agụmakwụkwọ Uganda ya n'afọ 1993.[1] N'afọ 1996, ọ gụsịrị akwụkwọ Uganda Advanced Certificate of Education na Tororo Girls School.[1] N'afọ 1999, ọ nwetara asambodo na Project Planning and Management site na Uganda Management Institute.[1] N'afọ 2003, e nyere ya nzere Bachelors na agụmakwụkwọ na Mahadum Makerere .[1] O nwere Post Graduate Diploma na Resource Mobilization and Management site na Uganda Management Institute nke ọ nwetara na afo 2010. O mechara laghachi iji nweta Master of Diplomacy and International Studies na Mahadum Uganda Martyrs na afo 2016.[1]

Ndụ ọrụ tupu ndọrọ ndọrọ ọchịchị

dezie

Site na afo 2012-2016, ọ rụrụ ọrụ dị ka Kọmishọna na Uganda Human Rights Commission.[1] N'afọ 2012, ọ bụ onye nhazi na Women of Uganda Network. N'etiti afọ 2010-2011, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye njikwa mmemme na Transform Uganda .[1] Site na afo 2009 ruo na afo 2010, ọ bụ onye isi mmemme na ANPPCAN.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nhazi mmemme na World Vision International na afo 2007 ruo na afo 2008.[1] N'afọ 2002 ruo na afo 2005, ọ rụrụ ọrụ na Ngalaba Mmụta, Soroti Catholic Diocese dị ka Onye Nlekọta mmemme.[1] Ọ bụ onye ọrụ nwoke na nwanyị na Katakwi District Local Government n'afọ 2000 ruo na afo 2001.[1] Site na afo 2012 ruo taa, ọ rụrụ ọrụ dị ka Onye isi oche, Advisory Board na Katakwi Grassroots Women Development Initiative.[1] Ọzọkwa site na afo 2015 ruo taa, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi na-ahụ maka ego na Uganda National AIDS Services Organization.[1]

Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

dezie

Site na afo 2016 ruo taa, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye omeiwu na ụlọ omeiwu nke Uganda. Mgbe ọ nọ na Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda, ọ bụ onye otu na Kọmitii na-ahụ maka HIV / AIDS & Related Disease, na Kọmiti na-ahụ Maka Mmụta na Egwuregwu.[1]

Ndụ onwe onye

dezie

Ọ lụrụ di.[1][2]

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
  • Ógbè Katakwi
  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • National Resistance Movement
  • Onye omeiwu

Ebemsidee

dezie
  1. 1.00 1.01 1.02 1.03 1.04 1.05 1.06 1.07 1.08 1.09 1.10 1.11 1.12 1.13 1.14 1.15 1.16 1.17 Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 2021-04-27. Retrieved on 2021-04-01.
  2. 2.0 2.1 2.2 AKURUT VIOLET ADOME (en-US). NRM - NETTECH RELIABLE MEDIA. Archived from the original on 2021-08-03. Retrieved on 2021-04-01.
  3. Violet Akurut Archives (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2021-04-01.
  4. Akurut Violet Adome - 2016 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2021-04-01.
  5. Alupo, Ogwang battle for supremacy in Katakwi (en). Daily Monitor. Retrieved on 2021-04-01.
  6. VIOLET AKURUT ADOME, Aspiring Woman MP 2021-2026, KATAKWI (en). www.ugandadecides.com. Retrieved on 2021-04-01.