Vincent Obasi Usulor
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Vincent Usulor
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 4th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Vincent |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1948 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ebonyi |
Ụbọchị ọnwụ ya | 20 Jụn 2006 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
A họpụtara Vincent Obasi Usulor dị ka onye nnọchianya maka mpaghara Ebonyi Central nke Ebonyi Steeti, Naijiria na mbido Republik nke anọ nke Naịjirịa, na-agba ọsọ na ikpo okwu People's Democratic Party (PDP). Ọ malitere ọrụ na 29 Mee 1999.[1]
Mgbe ọ nọsịrị n'oche ya dika onye nnọchianya, a họpụtara ya na kọmitii na Iwu na Usoro, Ụlọ Ọrụ, Sayensị na Teknụzụ, Ihe Ndị Uwe Ojii, Atụmatụ Mba na Federal Capital Territory (onye isi oche).[2]
Hụkwa Ihe ọzọ
dezie- Ndepụta ndị si Ebonyi Steeti
Edensibia
dezie- ↑ FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA LEGISLATIVE ELECTION OF 20 FEBRUARY AND 7 MARCH 1999. Psephos. Retrieved on 2010-06-22.
- ↑ Congressional Committees. Nigeria Congress. Archived from the original on 2009-11-18. Retrieved on 2010-06-22.