Victoria Agbodobiri
Victoria Agbodobiri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Victoria |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | judoka |
ụdị egwuregwu | judo |
Victoria Agbodobiri (onye Edo Steeti) bụ onye Naịjiria na-eme ihe egwuregwu judoka onye na-asompi na katigori ụmụ nwanyị. O ritere ọla nchara na 2011 All-Africa Games, na katigori U52kg. [1]
Ọrụ egwuregwu
dezieVictoria sonyere na 2011 All-Africa Games nke e mere na Maputo, Mozambik . N'emume a, o ritere ọla nchara, n'ihe omume ụmụ nwanyị 52kg. [2]
Ebemsidee
dezie- ↑ Victoria Agbodobiri, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
- ↑ African Games Maputo, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.