Vicky Knoetze bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na-eje ozi dị ka onye otu Eastern Cape Provincial Legislature maka Democratic Alliance . A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu mpaghara na Mee, na afọ 2014.

Vicky Knoetze

Member of the Eastern Cape Provincial Legislature
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
21 May 2014
Personal details
NationalitySouth African
Political partyDemocratic Alliance
OccupationMember of the Provincial Legislature
ProfessionPolitician
Vicky Knoetze
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereVicky Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Knoetze bụ onye otu Democratic Alliance ogologo oge. Ọ bụ onye kansụl nke Nelson Mandela Bay Metropolitan Municipality tupu a họpụta ya na Eastern Cape Provincial Legislature na afọ 2014. Ọ malitere ọrụ dị ka onye MPL na 21 Mee na afọ 2014.[1]

Knoetze abụrụla onye otu kọmitii na-ahụ maka DA kemgbe afọ 2017.[2] Ọ bụ onye isi oche nke kọmitii ịdọ aka ná ntị nke mpaghara nke pati ahụ na onye otu kọmitii iwu gọọmentị etiti nke pati ahụ.[2] N'afọ 2020, Knoetze kwupụtara na ọ bụ onye osote onye isi oche mpaghara nke pati ahụ.[3] A họpụtara ya na nnọkọ nke mbụ nke pati ahụ nke e mere na 29 Ọgọst.[4]

Ebenside dezie

  1. Nini. "Young guns out to fight for youth in Bhisho", Daily Dispatch, 20 May 2014. Retrieved on 29 August 2020.
  2. 2.0 2.1 Nkosi. "DA provincial elective congress: Vicky Knoetze joins contest", HeraldLIVE, 29 August 2020. Retrieved on 29 August 2020.
  3. DA Eastern Cape ready to make history with SA's first ever virtual political congress. Polity. Retrieved on 29 August 2020.
  4. Nkosi. "DA elects new provincial leadership", HeraldLIVE, 29 August 2020. Retrieved on 29 August 2020.

Njikọ mpụga dezie

  • Vicky Knoetze at People's Assembly