Vera Okolo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereVera Dezie
aha ezinụlọ yaOkolo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Jenụwarị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNdị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Vera Okolo (mụrụ 5 Jenụwari n'afọ1985) bụ nwaafọ Nigeria na-agbara otu egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ Delta Queens n'asọmpị iko ụmụ nwanyị Naịjirịa. [1]

Ọrụ egwuregwu dezie

Mba Ụwa dezie

Ọ bụ onye nchịkwa Isamaila Mabo tinyere Okolo maka ndị otu egwuregwu 2004 asọmpi ahụ. Ka emechara egwuregwu ahụ, a họpụtara ya ịbụ onye egwuregwu bọọlụ nke ụmụnwaanyị n'Afrịka mana emesịrị nye Perpetua Nkwocha ihe nrite ahụ . [2]

O gwuru egwuregwu na Algiers n'afọ 2007 ,o nyere goolụ mere ha ji merie. Okolo so na ndị otu ekweghị ịlaghachi Algiers rue mgbe a kwụrụ ha ụgwọ. E kwere ha nkwa ego mgbe ha laghachiri Naijiria, mana ahụmịhe gwara ha na a ga-emebi nkwa ndị a. Onye isi otu mechara kwụụ ha $ 1m site n’aka Onye isi ala. [3]

Okolo tinyere aka na esemokwu ya na Njikọ nke Naijiria na-esochi mmerụ ahụ ya n'afọ 2007 mgbe ọ na-egwu maka mba ya. Ọ chọrọ ịwa ahụ na Germany mana esemokwu dịịrị onye ga-akwụ ya. [2]

Ebe m si nwete dezie

  1. Vera Okolo, Sports Reference, Retrieved 2 February 2016
  2. 2.0 2.1 Okolo seeks help for injury, Oluwashina Okeleji, December 2007, BBC, Retrieved 2 February 2016
  3. Vera Okolo, Vanguardngr.com, Retrieved 2 February 2016

Njikọ dị na mpụga dezie

  • Vera Okolo – FIFA competition record