Uwemedimo Nwoko
Uwemedimo Nwoko | |
---|---|
Akwa Ibom State Ministry of Justice | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Barr. Ekpenyong Ntekim[1] |
Succeeded by | Mr. Uko Essien Udom |
Personal details | |
Born | Abiakana, Ika, Akwa Ibom State, Nigeria | 27 Ọktoba 1964
Nationality | Nigerian |
Political party | People's Democratic Party (Nigeria) |
Alma mater | University of Calabar |
Uwemedimo Nwoko listen (amụrụ na 27 Ọktoba 1964) bụ onye na-ahụ maka iwu na Naijiria, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-agbachitere ikike mmadụ na onye bụbu Attorney-General na Commissioner for Justice na Akwa Ibom State . [2] [3][4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Nwoko na 27 Ọktoba 1964 na Abiakana, na mpaghara ọchịchị ime obodo Ika nke Akwa Ibom State . [5]
N'afọ 1972, Nwoko malitere ịga ụlọ akwụkwọ Qua Iboe Church (QIC) Group, Ikot Osukpong, Ika LGA nke Akwa Ibom State wee hapụ ụlọ akwụkwọ ahụ n'afọ 1977 wee gaa n'ihu na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Saint Augustine Secondary School, Urua Inyang (1977-1982). O mechara mụọ iwu na Mahadum Calabar (1987–1991) tupu ya agụchaa akwụkwọ na Nigerian Law School, Victoria Island, Lagos (1991–1992).[5]
Ọrụ
dezieN'ọnwa Disemba afọ 2014, aka na-achị steeti Akwa Ibom bụ Chiifu Godswill Akpabio zipụrụ aha Nwoko n'ụlọ omebe iwu Akwa Ibom steeti maka nyocha na n'ikpeazụ ịhọpụta dị ka Attorney-General na Commissioner for Justice.[6]
Na 13 Jenụwarị 2015, e nyere ya ọrụ ahụ. Ọ ghọrọ onye ọka iwu nke iri na anọ na Kọmishọna maka ikpe ziri ezi nke Akwa Ibom Steeti.[7]
N'etiti afọ 2015, gọvanọ nọ n'ọkwa, Gọvanọ Udom Gabriel Emmanuel họpụtara ya ọzọ ka ọ bụrụ Attorney-General na Commissioner for Justice.[8][9][10][11][12][13] [<span title="This claim has too many footnotes for reading to be smooth. (April 2020)">excessive citations</span>]
Ihe odide
dezie- ↑ Home. Archived from the original on 2018-11-29. Retrieved on 2024-11-19.
- ↑ YOUR-NAME. CELEBRATING LEGAL LUMINARY, Uwemedimo Nwoko AT 53. www.akwaibomnews.com.ng.
- ↑ Attorney-Generals of Nigeria (22 July 2017). Archived from the original on 12 August 2021. Retrieved on 19 November 2024.
- ↑ Akwa Ibom State Gov. Udom Emmanuel Appoints New Commissioners and Special Advisers – See Full List + Portfolios. Hypestation (7 July 2015). Archived from the original on 23 March 2017. Retrieved on 19 November 2024.
- ↑ 5.0 5.1 Barr. Uwemedimo Nwoko. Archived from the original on 2020-09-29. Retrieved on 2024-11-19.
- ↑ Theinknewspaper (23 December 2014). Welcome to the Official Blog of THE INK Newspaper- Uyo, Akwa Ibom State.: Akpabio forwards Nwoko's name to AKHA for clearance.
- ↑ "Nwoko Resumes as Akwa Ibom's New AG", AllAfrica, 28 January 2015.
- ↑ Enietan-Matthews (18 June 2015). Akwa Ibom Governor nominates 15 former Akpabio appointees as Commissioners.
- ↑ Emmanuel swears-in 18 commissioners, 2 Special Advisers – Vanguard News Nigeria (7 July 2015).
- ↑ Akwa Ibom State Gov. Udom Emmanuel Appoints New Commissioners and Special Advisers – See Full List + Portfolios (7 July 2015). Archived from the original on 23 March 2017. Retrieved on 19 November 2024.
- ↑ See the List of New Commissioners Appointed by Akwa Ibom State Governor, Udom Emmanuel – download music + video lyrics & song audio (25 November 2016). Archived from the original on 10 April 2019. Retrieved on 19 November 2024.
- ↑ Tori.ng (25 November 2016). See the List of New Commissioners Appointed by Akwa Ibom State Governor, Udom Emmanuel. Tori.ng.
- ↑ admin (1 March 2015). There'll be another confab – Nwoko.