Usoro ọchịchị Lagos Steeti

Usoro ọchịchị Lagos Steeti

Lagos Steeti na-eji usoro ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke nwere pati dị iche iche.[1][2] Ọchịchị Lagos Steeti bụ nke All Progressives Congress na-achịkwa kemgbe 1999 mgbe Bola Tinubu ghọrọ gọvanọ mbụ a họpụtara site na ọchịchị onye kwuo uche ya nke Lagos Steeti, nke People's Democratic Party sochiri.[3][4]

Alaka dị iche iche dezie

Lagos Steeti nwere usoro nkewa ike ọchịchị n'ụzọ atọ n'etiti ndị isi ọchịchị, ndị omeiwu na ndị ọka ikpe.

Onye isi ọchịchị na nduzi bu gọvanọ nke na-eji ikike nchịkwa eme ihe na nhọpụta ya. N'ịbụ nke onye isi oche na-eduzi, ndị omeiwu nwere ndị otu iri anọ nke nwere ikike ime iwu ebe ndị ọka ikpe site na Lagos State Judiciary nwere ikike ikpe ikpe.[5][6]

Hụkwa dezie

Edensibia dezie

  1. Adeleye. "Multi-party system and the Nigerian factor in a democratic environment", Vanguard Newspaper, 8 May 2015. Retrieved on 29 December 2015.
  2. prince A. G. A. Ladigbolu (2000). The Dawn of a New Era in Lagos State. Lichfield Nigeria Limited. ISBN 978-978-30498-3-3. 
  3. Olaiya. "The Emerging Colour Of Lagos Politics", The Guardian, 19 April 2015. Retrieved on 29 December 2015.
  4. Ogunmosule. "Lagos and the gains of mainstream politics", The Sun Newspaper, 6 July 2015. Retrieved on 29 December 2015.
  5. Dele Olowu (1990). Lagos State: Governance, Society & Economy. Malthouse Press. ISBN 978-978-2601-20-9. 
  6. Oshisanya, 'lai Oshitokunbo (30 January 2015). An Almanac of Contemporary and Convergent Jurisprudential Restatements (ACCJR Compl.): Jurisprudence. Almanac Foundation, 602–. GGKEY:FY5TF3BFHCE.