University of Nigeria Teaching Hospital

ụlọ ọgwu ebe a na-azụ ndị dibia oyibo nke dị na Enugu

Templeeti:Infobox hospital Ụlọ Ọgwụ Mmụta Mahadum Naịjirịa bụ ụlọ ọgwụ nkuzi gọọvamentị etiti nke Naịjirị dị na Ituku-Ozalla, Enugu Steeti, Naịjiria. Onye isi nchịkwa ahụike ugbu a bụ ọnye ọka nmuta bụ Obinna Onodugo.