United Nations Security Council Resolution 23

United Nations Security Council Resolution 23
United Nations Security Council resolution
Isiokwu nlebanyaGreek Civil War Dezie
na-esochiUnited Nations Security Council Resolution 22 Dezie
ndị sotereUnited Nations Security Council Resolution 24 Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta18 Eprel 1947 Dezie
full work available at URLhttps://undocs.org/S/RES/23(1947) Dezie
legislated byUnited Nations Security Council Dezie
voted on byUnited Nations Security Council meeting Dezie
series ordinal23 Dezie
law identifierS/RES/23 Dezie

Mkpebi Iri abụọ na àtó nke United Nations Security Council, nke a nakweere n'ọnwa Eprel ụbọchị iri na asatọ, afọ 1947, kpebiri na kọmitii nke United Nations Security Council Resolution 15 mepụtara ga-anọgide na mpaghara ahụ ma gbasaa.

United Nations Security Council Resolution 23

Mkpebi ahụ gafere na votu itoolu na-enweghị onye; Poland na Soviet Union ekweghị.

Leekwa

dezie
  • Ndepụta nke United Nations Security Council Resolutions 1 to 100 (1946–1953)

Edensibia

dezie

Njikọ mpụga

dezie
  • Works related to United Nations Security Council Resolution 23 at Wikisource