Ummak huriyya
obere ụdị nkedish Dezie
mba osiTunisia Dezie

Salad Ummak huriyya (Arabic: ) bụ salad nke e ji karọt, yabasị, galik, nnu, ihe na-esi ísì ụtọ, harissa, mmanụ oliv, mmiri oroma mee ka e jiri parsley, oliv na àkwá chọọ ya mma.[1][2][3]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta salad Arabic
  •  Ebe nchọputa nri

Ebensidee dezie

  1. دبارة اليوم (ar). www.shemsfm.net. Archived from the original on 2017-04-19. Retrieved on 2017-04-18.
  2. Accueil - Cuisine Tunisienne (fr-FR). Cuisine Tunisienne. Retrieved on 2018-01-01.
  3. Memety.TN (fr-FR). Memety.tn. Archived from the original on 2018-01-01. Retrieved on 2018-01-01.