Ulunma Jerome
nwanyị bọọlụ Naịjirịa
Ulunma Jerome
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Eprel 1988 |
Ebe ọmụmụ | Mbieri |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Piteå IF, Piteå IF, Rivers Angels F.C., Nigeria women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
nọmba egwuregwu | 21 |
so na | 2008 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Ulunma Jerome (amụrụ 11 Eprel n'afọ 1988, na Naịjirịa ) bụ onye agbachitere bọọlụ na - agbara Piteå nke Sweden Damallsvenskan bọọlụ . Jerome aputala ọtụtụ mgbe maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa . [1] Mbido ya bụ na Damallsvenskan na 13 Eprel n''afọ 2011 megide Linköping .