Ukwuani people
Otu agbụrụ dị na mba Nigeria
Ndị Ukwuani (nke a na-akpọkwa agbụrụ ndị Ndokwa) ndị bi na mpaghara ndịda nke Najiria na mpaghara ọdịda anyanwụ nke Niger Delta, ya na mpaghara ndị ọzọ.
Mbido
dezieA na-arụ ụka banyere mmalite ha, na akụkọ kachasị nu bu na ha si na Benin . Nke a ka Paul O. Opone, onye nkuzi na Mahadum nke ahụ dị Delta State, Abraka na agbagha. Mazi ahụ na-arụ ụka na ihe akaebe na-egosi na ha bụ ndị Igbo .
Ndị ama ama n'Ndokwa
dezie- Buchi (onye Najiria n'eme ihe nto ochi)
- Enebeli Elebuwa (Onye omee ihe nkiri na Nollywood / onye na-emeputa ihe na Nollywood
- Uti Nwachukwu ( Onye omee na Onye mmeri na Big Brother Africa III, 2008)
- Peter Odili (Onye bụbu onye isi ochichi nke Gọọmenti di na Ndoni na Rivers State. (http://www.ndoniusa.org/history-of-ndoni.html )
- Sunday Oliseh (Nwaafọ Naijirịa na agba bọọlụ)
- Patrick Osakwe (Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị / Onye bụbu Senator, Federal Republic of Nigeria)
- Friday Osanebi (osote onye isi oche, Delta State House Of Assembly)
- Emeka Ossai ( / onye nrụpụta / ihe atụ)