Ukhunda bụ nnukwu obodo nta na mpaghara ahịa dị na Jhumpura block nke Kendujhar district na Odisha, India.

Ọnụọgụ igwe mmadụ

dezie

Obodo a nwere onu ogugu ndi mmadu nke dị puku abụọ, narị ise nà abụọ nke mmadụ otu puku, narị abụọ na iri anọ na asaa n'ime ha bu ndi nwoke ebe mmadụ otu puku, narị abụọ na iri isee na iteghete bu nwanyi dika onu ogugu onu ogugu mmadu nke afọ 2011. [1] Koodu PIN nke Ukhunda bụ 758032.

Ụgbọ njem

dezie

Ukhunda jikọtara nke ọma site na okporo ụzọ. Kendujhar- okporo ụ́zọ Champua na-agafe na Ukhunda.

Ọrụ ụgbọ ala mgbe niile site na isi obodo dị ka Kendujhar (25KM), Bhubaneswar, cuttack, Kolkata .

ọdụ ụgbọ oloko kacha nso bụ Parjanpur na Kendujhar ọdụ ụgbọ Oloko

Ọdụ ụgbọ elu kacha nso bụ Bhubaneswar .

Ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ

dezie
  • Utkalamani Gapobandhu College, Ukhunda
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Ukhunda
  • Saraswati Sishu Mandir

na ọtụtụ ụlọ akwụkwọ ọkara Bekee

Nlekọta ahụike

dezie

Ukhunda Gọvumenti. Ụlọ ọgwụ bụ otu n'ime ụlọ ọgwụ kacha ochie na mpaghara

Edemsibia

dezie
  1. Ukhunda Village Population - Baria - Kendujhar, Orissa. Census2011.co.in. Retrieved on 2015-12-05.