Uhunoma Osazuwa
Uhunoma Osazuwa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Novemba 1987, 1 Novemba 1987 |
Ebe ọmụmụ | Oakland |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | heptathlete |
ebe agụmakwụkwọ | University of Michigan, Ed W. Clark High School |
Ebe obibi | Las Vegas |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | heptathlon |
Uhunoma Naomi Osazuwa (amụrụ Novemba 23, 1987 na Oakland, California[1]) bụ nwaanyị onye u ọsọ egwuregw na-azọ mpi na egwuregwu nke a na-akpọ heptathlon. Ọ nochitere anya Naijiria na asọmi Olympik nke 2012 mana emechaghị na-asọmpi ahụ. O tozuru asọmpi Olympik nke 2016 na egwuregwu Hep, nke emechara na okwa onye iri abụọ na itoolu.[2]
Ọ nwetara nzere PhD maka mmuta ọgwu na 2014 site na Mahadum Michigan College of Pharmacy.[3]
Ndekọ asọmpi
dezieRepresenting NGR | |||||
---|---|---|---|---|---|
2011 | All-Africa Games | Maputo, Mozambique | 2nd | High jump | 1.80 m |
Universiade | Shenzhen, China | 11th | Heptathlon | 5589pts | |
2012 | African Championships | Porto Novo, Benin | 3rd | 100 m hurdles | 13.61 s |
5th | Heptathlon | 5126 pts | |||
Olympic Games | London, United Kingdom | – | Heptathlon | DNF | |
2015 | Pan American Combined Events Cup | Ottawa, Ontario, Canada | 2nd[4] | Heptathlon | 6008 pts |
World Championships | Beijing, China | 18th | Heptathlon | 5951 pts | |
African Games | Brazzaville, Republic of the Congo | 1st | Heptathlon | 5892 pts | |
2016 | African Championships | Durban, South Africa | 1st | Heptathlon | 6153 pts |
Olympic Games | Rio de Janeiro, Brazil | 29th | Heptathlon | 4916 pts |
Ihe ndekọ NCAA
dezieEbe m si dee
dezie- ↑ Uhunoma Osazuwa. Sports Reference. Retrieved on 2013-06-19.
- ↑ IAAF: Uhunoma Osazuwa | Profile.
- ↑ https://www.youtube.com/watch?v=LLVLI6HmhDI
- ↑ Competing as guest.
Njikọ dị na mpụga
dezie- IAAF profaịlụ maka Uhunoma Osazuwa
- [1]
- [2]
- ↑ Uhunoma Osazuwa - 2009-10 Track and Field - Syracuse's first All-American pentathlete. cuse.com. Retrieved on August 4, 2016.
- ↑ Syracuse Uhunoma Osazuwa tfrrs.org. Retrieved on August 4, 2016.