Uhlanga the Mark bụ nke amakwaara dị ka Ulanga: The Mark bụ ejije nke South Africa nke afọ 2012 nke onye mepụtara, dee ma hazie omume ya bụ onye nwetara ihe nrite odeakwụkwọ nke mbụ ya bụ Ndaba Ka Ngwane.

[1]Ndi kacha puta ihe naihe omume nkiria bụ Sbo Da Poet, Thuli Mhlongo na onye turu-ugo nrita n'ọrụ mmepụta ya bu ọkpọ egwu Linda Sibiya ebe ọ mere dịka onye ndu ihe omume. [2] Ọ bụ Khulekani Zondi dekọrọ egwu eji mee ihe nkiri ahụ ma bụrụkwa onye na-ahụkwa maka ise ihe osise na ndezi. Isiokwu ihe nkiri ahụ dabeere na ihe ike na ịda ogbenye dị n'ime obodo South Africa nke oge a. E mere ihe nkiri ahụ na mmefu ego dị ala ma wepụta ya mgbe Julaị gbara mkpụrụ ụbọchị 15 n'afọ 2012. Ọ natara otuto dị egwu site n'aka ndị nkatọ maka ihe nkiri ya, mmetụta anya na ihe ngosi.[3] E gosipụtakwara ihe nkiri ahụ n'ọtụtụ mmemme ihe nkiri mba ụwa na South Africa, UK, Italy na Germany. Ihe nkiri ahụ enwetala ọtụtụ onyinye na nhọpụta na mmemme ihe nkiri mba ụwa.[4]

Ndị omume ihe nkiri dezie

  • Sbo Da Poet dị ka Khaba Mkhize
  • Thuli Mhlongo dị ka Nokuthula Khumalo
  • Linda Sibiya dị ka Mandla Thabete
  • Nomfundo Dubazana dị ka Prudence Ngwenya

Nkọwa dezie

Ihe nkiri ahụ kpughere akụkọ banyere nwa nwoke gbara afọ itoolu onye ndụ ya ghọrọ ọdachi ka ọnwụ nna ya gasịrị.

Atụmatụ dezie

Khaba Mkhize (Sbo Da Poet) bụ nwata nwoke ya gụnyere nne ya ụmụnne ya ndị nwanyị, ndị ji ọsọ ọsọ g kwa banye

ọ gaa n'ụlọ e wurka rn mgbe nna ya nwụsịrị. N'ịa eji akpa ọchị a onye akpapụrụ akpapụ npa ókè n'ụlọ akwụkwọ, Khaba na Nokuthula Khumalo (Thuli Mhlango), nwa agbọghọ dị afọ iri na n'rji mee baranọgaranya pụta bidoro inwe ngakọ ọnụ n'ekwesighi ịdị. na - na Mandla Thabete (Linda m

iyare) 'ogo dị ala d usoro nri dị ka onna-arụpụta okpete rgna-akwụ ụgwọ dị bla ọne a hụrụ n'oa ọfuru ọrmana ọ na -nkwugidesiikesya tara ike ya site na imeri ihe cochi ya ndị ọ chere ihu. ndị ntọchị, ụmụ ok bịkọrọ oahụ zutere ọnụ ma mepụta njikọ aka.[5]

Nnabata ihe omume dezie

A họọrọ ihe nkiri a dị ka ihe ngosi mmeghe na Africa-in-Motion Film Festival emere na Nọvemba 2012. E gosipụtara ihe nkiri ahụ na 2012 Durban International Film Festival na ubochi 31 nke ọnwa Mee ma wepụtakwa ya na UK, Ịtali na Germany n'oge Ọktoba 2012.[6]

E gosipụtakwara ihe nkiri a na Glasgow Film Theatre na ụbọchị 28 Ọktoba 2012.[7]

Onyinye na nhọpụta dezie

A họpụtara ihe nkiri ahụ n'ụdị ise na 2013 Africa Movie Academy Awards ma merie onyinye maka Best Cinematography. Na mgbakwunye, ihe nkiri ahụ nwetara ihe nrite ise na 2012 Zanzibar International Film Festival gụnyere Golden Dhow Award, Ousmane Sembene Award، Verona Award na Signis International Award.[4]

Afọ Ihe nrite Ụdị Nsonaazụ
2013 Onyinye nke 9 nke Africa Movie Academy Nhazi Kasị Mma Ahọpụtara
Ihe ntecha Kasị Mma Ahọpụtara
Ihe Ndị A Na-ahụ Maka Ihe Ahọpụtara
Ihe nkiri kacha mma Merie
Onye na-eme ihe nkiri kacha mma Ahọpụtara

Ihe odide dezie

  1. Uhlanga (The Mark) (2012) | The List. film.list.co.uk. Retrieved on 2019-10-01.
  2. Linda Sibiya makes his very first movie (en-ZA). SowetanLIVE. Retrieved on 2019-10-01.
  3. Preview Award-Winning South African Drama About Curses & Secrets: 'Uhlanga: The Mark' (en). shadowandact.com. Retrieved on 2019-10-01.
  4. 4.0 4.1 SA film wins five awards in Zanzibar (en-ZA). SowetanLIVE. Retrieved on 2019-10-01.
  5. 'A tale of tales' makes its mark | IOL Entertainment (en). www.iol.co.za. Retrieved on 2019-10-01.
  6. 'Uhlanga The Mark' to premiere in the UK, Italy and Germany (en). FilmContact.com (2012-10-23). Archived from the original on 2019-10-01. Retrieved on 2019-10-01.
  7. Review: Uhlanga (The Mark): Africa in Motion Film Festival 2012: Filmhouse: 5 Bombs (en-GB). The Wee Review | Scotland's arts and culture magazine. Retrieved on 2019-10-01.

Njikọ mpụga dezie

  • Uhlanga the Mark at IMDb

Àtụ:Africa Movie Academy Award for Best Cinematography