Ugochi Alam
Ugochi Alam
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1973 |
Ugochi Constance Alam (amụrụ na Mee 4 1988) bụ onye na-eme egwuregwu Paralympic si na Naijiria, na-asọmpi karịsịa na ụdị F57/58 shot put na discus throw events.[1]
Alam sonyere na egwuregwu ndị Commonwealth mere n'afọ 2022 wee bụrụ onye nke atọ, wetakwa ọla nchara na ihe egwuregwu shot put ụmụ nwanyị F57/F58.[2][3][4]
Edensibịa
dezie- ↑ Ugochi Constance Alam of the Birmingham 2022 Commonwealth Games (en). Commonwealth Games - Birmingham 2022. Retrieved on 2022-08-06.
- ↑ Agunbiade (2022-08-06). Birmingham 2022: Nigeria wins gold, bronze in women’s Shotput Para vent (en-US). Lailasnews. Retrieved on 2022-08-06.
- ↑ "Athletics - Women's Para Shot Put (F55/57) results", BBC Sport. Retrieved on 2022-08-06. (in en-GB)
- ↑ CWG: Iyiazi wins gold in shot put as Nigeria claims 18th medal (en-US). TheCable (2022-08-06). Retrieved on 2022-08-06.