Ughelli Saut

(Dupụ̀rụ̀ sì Ughelli South)
Ughelli South
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Delta Dezie
nhazi ọnọdụ5°20′37″N 5°57′40″E, 5°20′37″N 5°57′4″E Dezie

Ughelli Saut bụ ọchịchị ime obodo ni steeti Delta, Naijiria. Ọ bụ alaeze isii nke Urhobo bụ: Ughievwen, Arhavwarien, Effurun Otor, Eghwu, Okparabe na Olomu. Otu-Jeremi bụ isi ụlọ ọrụ Ughelli Saut LGA. Ọ bụ ọchịchị ime obodo nke anọ kacha biri ni steeti Delta.

O nwere mpaghara 786 square kilometas (303 sq mi) na onu ogugu nke 213,576 dika ngụkọ 2006. Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 333. [1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.