Ugbo elu Antinea
ụgbọ elu ndị njem na ibu dabere na ọdụ ụgbọ elu Algiers Houari Boumedienne
Antinea Airlines
Oge/afọ mmalite | 1999 |
---|---|
onye hiwere | Arezki Idjerouidene |
mba/obodo | Algeria |
ọdụ ụgbọ elu | Algiers Houari Boumediene Airport |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Algeria |
dissolved, abolished or demolished date | 2003 |
IATA airline designator | HO |
ICAO airline designator | DJA |
Ugbo elu Antinea bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu na-ebu ndị njem na ibu nke dị na Algiers Houari Boumedienne Airport, Algeria nke tọrọ ntọala na June 1999.. Ejikọtara ụgbọ elu ahụ na Khalifa Airways na 2001, ụlọ ọrụ ahụ kwụsịrị ịdị na 2003.[1]
Hụ ihe nile
dezie- Ndepụta nke ụlọ ọrụ ụgbọ elu nke Algeria
Edensibia
dezie- ↑ "Airlines in Algeria." Airlineupdate.com. Accessed July 2011.
Njikọ mpụga
dezie- Ebe nrụọrụ weebụ gọọmentị (echekwara)
- Oge ụgbọelu Antinea