Ugandan shilling

Ego nke ndi Uganda

Shilling (Swahili: shilingi; mkpirisi: USh; koodu ISO: UGX) bụ ego nke ndi Uganda. E kewara ya na cents ruo n'afọ puku abuo na iri na ato , n'ihi nnukwu ịrị elu nke ọnụ ahịa shilling ugbu a enweghị nkewa.[1]

Ugandan shilling
shilingi ya Uganda (Swahili)
Usòrò:UgandanShillings1000.jpg
Obverse of the 1,000/= note
ISO 4217
Code UGX (numeric: Page Àtụ:Mono/styles.css has no content.800)
Okpukpe
Akwụkwọ ego 1,000/=, 2,000/=, 5,000/=, 10,000/=, 20,000/=, 50,000/=
Mkpụrụ ego
Page Àtụ:Nobold/styles.css has no content. Freq. eji 100/=, 200/=, 500/=, 1,000/=
 A na-ejikarị ya eme ihe 1/=, 2/=, 5/=, 10/=, 50/=
Ọnụ ọgụgụ mmadụ
Ndị ọrụ  Uganda
Ebe e si nweta ya
Ụlọ akụ etiti Ụlọ Akụ̀ nke Uganda
 Ebe nrụọrụ weebụ www.bou.or.ug
Ọnụ ọgụgụ
Ịdị elu nke ọnụ ahịa 4.7%
 Ebe e si nweta ya The World Factbook, 2014 bụ.

Ihe edere dezie

  A na-ede ọnụahịa na shilling Ugandan n'ụdị x / y, ebe x bụ ego dị na shilling, ebe y bụ ego dịka cents. Ihe ịrịba ama hà nhata maọbụ akara na-anọchite anya ọnụ ọgụgụ efu. Dịka ọmụmaatụ, a na-ede cents dịka "-/50" na 100 shilling dịka "100/=" maọbụ "100/-". Mgbe ụfọdụ, a na-ebu ụzọ tinye mkpirisi USh maka ọdịiche. Ọ bụrụ na edere ego ahụ site na iji okwu na nọmba, a na-eji naanị prefix (dịka. USh nde iri).

A na-eṅomi usoro a na akara nke sterling, nke a na-ede ego na ngwakọta ụfọdụ nke pound (£), shillings (s), na pence (d, maka denarius). N'ime akara ahụ, a na-ede ego dị n'okpuru otu pound naanị na shilling na ego pence.

Akụkọ ihe mere eme dezie

Shilling mbụ nke Uganda (UGS) nọchiri shilling nke East Africa na afo otu puku nari itoolu Na iri isii na isii na par. N'ịgbaso ịrị elu dị elu, e webatara shilling ọhụrụ (UGX) na afo otu puku nari iteghete iri asato na asaa nke ruru shilling otu nari ochie.

  1. UGX (Ugandan Shilling) Definition and History.