Ude Odilora
Onye edemede Naijiria
Ude Odilora
ụdịekere | nwoke |
---|
Udekwesiri Odilora bụ onye edemede Akwụkwọ. Ọ bụ onye Naijiria na onye nkuzi ụlọ akwụkwọ sekọndrị. [1][2][3][4] ọ bụ onye dere Oka Aku Eri, nke a na-ewere dị ka otu n'ime akwụkwọ akụkọ kachasị mma na Akwụkwọ Igbo.
Ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Odilora na Umunachi na Dunukofia dị n'ime Anambra steeti. Ọ gụrụ asụsụ French na Mahadum Naijiria, Nsukka.
References
dezie- ↑ Nwachukwu-Agbada (5 March 2017). Nigerian written literature since 1914 – Part 1. The Guardian. Archived from the original on 31 October 2023. Retrieved on 24 April 2022.
- ↑ Abanobi (4 August 2018). F.C. Ogbalu: Father of Igbo language, literature. The Sun. Retrieved on 24 April 2022.
- ↑ Gikandi (2002). Encyclopedia of African Literature, first, Routledge. ISBN 9780203361269.
- ↑ Akolisa (15 January 2021). Igbo Literature: Omenuko, Ije Odumodu, Mbediogu na akwụkwọ Igbo ndị ọzọ ị gaghị echefu echefu maka mwelite ha welitere asụsụ Igbo (ig). BBC Igbo. Retrieved on 22 April 2022.