Uchechi Sunday
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Sunday |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Septemba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti, gaa n'ihu |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Uchechi Lopez Sunday (amụrụ na 9 Septemba 1994) bụ nwaanyị Naijiria na-agba bọọlụ dịka strika, ugbu a ọ na-agbara klọb FC Nordsjælland na asọmpi Gjensidige Kvindeliga. Ọ bụkwa onye otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa, a na-akpọ Super Falcons.[1][2]
Oge mmalite
dezieAmụrụ Uchechi Sunday na Port Harcourt, Naijiria na 9 Septemba 1994 Ọ bụ nwa ikpeazụ n'ime nwa nwanyị asaa.[3][4]
Ọrụ
dezieKlọb
dezieSunday malitere ọrụ ịgba bọl na 2004 na Rivers Angels F.C. na Naijiria. Site na 2009, o gbaara na ndi otu bọọlụ nke ụmụ nwaanyị bụ Nigerian Women's Premier League. Na 14 Eprel 2011, ọ banyere otu klọb ndị Switzerland bụ FC Neunkirch na Schaffhausen. Ọ gbaara ha ugboro iri na asatọ.[5] Na August n'otu afọ ahụ, mgbe a gbachara 2010 FIFA U-20 Women's World Cup na Germany, ọ laghachiri klọb ochie ya na Naijiria.[6] Na mbido 2015, Sunday sonyere otu egwuregwu ndị Belarus bụ FC Minsk. Ọ nyere goolu atọ na matchị izizi ya.[7] Na mmechi May 2015, ọ nyere goolu iri na anọ n'ime naanị egwuregwu ise.[8][9] Ọ nyere goolu nke iri na ise mgbe ọ pụtara na matchị nke isii ya na 20 June 2015.[10]
Na 11 August 2015, ọ pụtara na UEFA Women's Champions League na nke gbara Konak Belediyespor si Turkey. O nyere goolu ise n'ime asọmpị ahụ, nke mechiri 10-1 nke FC Minsk meriri. Ọ nyekwara otu goolu na matchị nke abụọ,[11] na goolu abụọ na nke atọ, ngụkọta goolu asato n'ime egwuregwu atọ nke otu ntozu.[12]
Mba uwa niile
dezieMgbe ọ na-agbara ndị otu ụmụ nwanyị U-20 nke Naijiria, Sunday pụtara nke izizi ya na asọmpi FIFA na 2010 U-20 World Cup na Germany, e tinyere ya dị ka onye nnọchi mgbe ha na Mexico ndị Group C n'agba.[13][14] Ọ sonyekwere na asọmpi nke FIFA U-20 Women's World Cup na 2014 emere na Canada, ebe o nyere goolu atọ. Ọ nyekwara goolu atọ na 2014 African U-20 Cup of Nations nke ụmụ nwaanyị.[15]
O gbaara nke izizi ya na FIFA Women's World Cupwee pụta na egwuregwu atọ nke 2011 FIFA Women's World Cup Group A maka ndị otu egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Nigeria otu egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naijiria.[16][17][18]
Ebe m si dee
dezieNjikọ dị na mpụga
dezie- Uchechi Sunday – FIFA competition record
- Uchechi Sunday – UEFA competition record
- ↑ "UEFA Women's Champions League-2016 > Matches-Qualifying round – Konak-Minsk". UEFA. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "UEFA Women's Champions League-2016 > Matches-Qualifying round – Konak-Minsk". UEFA. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ Lieske, Matti (25 June 2011). "Schweden sei Dank". Berliner Zeitung (in German). Retrieved 12 August 2015
- ↑ "Uchechi Sunday". Kicker (in German). Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Der große Traum der Sunday Uchechi". Südkurier (in German). 16 June 2011. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Falconets coach invites 29 players to camp". Punch. 3 March 2012. Archived from the original on 11 December 2013. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ SL10 (21 April 2015). "Uchechi Bags Hattrick In Minsk Romp". Soccer Laduma. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Uchechi Delighted With Minsk's Early Start". SL10. 28 May 2015. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Goal Machine Uchechi Scores Four, As Ishola And Otuwe Find Form In Massive". All Nigerian Soccer. 28 May 2015. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Red – hot Uchechi nets 15th league goal". News 24. 24 June 2015. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Sarajke izgubile od Minska s 3:0". Goal (in Bosnian). 13 August 2015. Retrieved 19 August 2015
- ↑ "UWCL: Uchechi at the double as Minsk books second round ticket". Futball Galore. 17 August 2015. Retrieved 19 August 2015.
- ↑ "Uchechi SUNDAY". Player profile. FIFA.com. Retrieved 9 December 2017.
- ↑ "FIFA U-20 Women's World Cup Germany 2010, Nigeria - Mexico, 21 Jul 2010". Match Report. FIFA.com. Retrieved 9 December 2017.
- ↑ "Nigeria 4–0 Tunisia". Futbol 24. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Nigeria 0–1 France". Shark. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Germany 1–0 Nigeria". Shark. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ "Canada 0–1 Nigeria". Shark. Retrieved 12 August 2015.
- ↑ Uchechi hits five as Minsk savage Konak Belediyesi. Futball Galore (2015-08-11). Retrieved on 2015-08-11.
- ↑ "Uchechi Sunday". Retrieved on 2015-08-12. (in German)
- ↑ "Der große Traum der Sunday Uchechi", 2011-06-16. Retrieved on 2015-08-12. (in German)
- ↑ Lieske, Matti. "Schweden sei Dank", 2011-06-25. Retrieved on 2015-08-12. (in German)
- ↑ "Falconets coach invites 29 players to camp", 2012-03-03. Retrieved on 2015-08-12.
- ↑ Nigeria 0–1 France. Shark. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2015-08-12.
- ↑ Germany 1–0 Nigeria. Shark. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2015-08-12.
- ↑ Canada 0–1 Nigeria. Shark. Retrieved on 2015-08-12.