Tutankhamun
Tutankhamun (ha na de'kwa ya Tutenkh-, -amen, -amon), na asusu Kemeti: twt-ˁnḫ-ı͗mn; *tuwt-ʕankh-yamān (obiri na afo nke 1341 BC, nwuo na afo 1323 BC) bu Pharoah garaga nke ndi Kemeti na afo iri asato ndi obodo Kemeti, biri. Aha ya, Tutankhaten, na'susu Igbo bu "onyonyo chi nke ha na kpo
Tutankhamun | ||||
---|---|---|---|---|
Tutankhamen, Tutankhaten, Tutankhamon[1] o nwere ki bu Nibhurrereya (otu ha kporo ya ime Amarna letters) | ||||
![]() | ||||
Ekpo nke mummy Tutankhamun, o bu ihe madu sh'ama Kemeti na The Egyptian Museum. | ||||
Pharaoh nke Egypt mbu | ||||
Ochíchí | 1333–1324 BC, 18 | |||
Pharaoh mbu | Smenkhkare? ma o nwekwara ki bu Neferneferuaten? | |||
Mgbe o mechạrạ | Ay | |||
Úmu | O nweríkí bu abụọ. | |||
Mmpá | Akhenaten? | |||
Mmá | Kiya? | |||
Mürü | 1341 BC | |||
Würü | 1323 BC |
Ndu TutankhamunMèzi
Tutankhamun di nani afo asato, ma onwere ki bu afo itolu, mgb'o banyere i bu pharaoh. O bu afo iri o bu pharaoh ndi Kemeti.
Ebe ha wetera oziMèzi
- ↑ Clayton, Peter A.(2006). Chronicle of the Pharaohs: The Reign-by-Reign Record of the Rulers and nasties of Ancient Egypt, pp.128. Thames & Hudson. 0-500-28628-0