Tupele-Ebi Diffa

Onye omebe iwu Naijiria
Tupele-Ebi Diffa
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 4th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụSagbama Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAlliance for Democracy Dezie

A họpụtara Emmanuel W Tupele-Ebi Diffa dìka sịnetọ maka mpaghara nke ọdịda anyanwụ Bayelsa nke Bayelsa Steeti, Naijiria na mbido Mba Naijiria nke anọ, mee ntuli aka na-okpuru Alliance for Democracy (AD). Ọ batara ụlọ ọrụ n'ụbọchị iri abụọ na itoolu nke ọnwa Mee afọ 1999. [1]

Dịka o were oche n'ebe omebe iwu n'ọnwa Juun nke afọ 1999, a họpụtara ya na kọmitii nke na-ahụ maka Mmanụ ala, gburugburu ebe obibi, Niger Delta na mmepe mmekọrịta mmadụ na ibe ya na egwuregwu. [2] A họpụtara ya dịka onye osote ụtarị maka otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị AD na ebe omebe iwu. N'ọnwa Disemba afọ 2002 enwere asịrị na Diffa na-eme atụmatụ ịchọọ ntuli aka n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị People's Democratic Party (PDP), na-ebughị ụzọ hapụ AD. [3]

Ebensidee dezie

  1. FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA LEGISLATIVE ELECTION OF 20 FEBRUARY AND 7 MARCH 1999. Psephos. Retrieved on 2010-06-23.
  2. Congressional Committees. Nigeria Congress. Archived from the original on 2009-11-18. Retrieved on 2010-06-23.
  3. Chuks Akunna (2002-12-16). AD Whip's Re-election Bid Rocks Bayelsa PDP. ThisDay. Retrieved on 2010-06-23.