Tracy Mutinhiri
Tracy Mutinhiri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Tracy |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Zimbabwe, Member of the Senate of Zimbabwe |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Zimbabwe African National Union – Patriotic Front |
Tracy Mutinhiri bụ osote minista na-ahụ maka ọrụ na ọdịmma ọha na eze na Zimbabwe.[1] Ọ bụ onye otu House of Assembly maka Marondera East (ZANU-PF).
Kemgbe afọ 2009, a na-ekwu na Mutinhiri nwere ọmịiko na pati MDC. Nke a emeela ka ụdị egwu na nsogbu dị iche iche na ya, ọkachasị mgbe a họpụtara Lovemore Moyo ọzọ dị ka onye na-ekwuchitere ndị omeiwu na ngwụcha Machị 2011. Na ntuli aka a, a na-enyo Mutinhiri enyo na ọ bụ otu n'ime vootu abụọ ZANU-PF na-akwado onye MDC.[2] Mwakpo ahụ gụnyekwara ịnwa ịwakpo ugbo ya na Marondera.
E deberè ya na ndepụta mmachibido iwu nke European Union site na 2007 ruo 2011.[3]
Ebensidee
dezie- ↑ "Mugabe swears in 19 deputy ministers, 5 Ministers of State", NewZimbabwe.com, 20 Feb 2009. Retrieved on 2009-02-20.
- ↑ MDC Candidate Lovemore Moyo Regains Zimbabwe Parliamentary Speaker Post, Bloomberg, 29. March 2011
- ↑ List of people removed from EU sanctions list.