Tosin Aiyegun
Tosin Aiyegun
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Switzerland |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Jụn 1998 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | FK Ventspils |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Tosin Aiyegun (amurun'ụbọchị nke iri abụọ n'isii nke ọnwa Juun afọ 1998) bu onye ama ama nke Naijiria na-agba bọọlụ na FC Zürich .
Ọrụ
dezieFC Zürich
dezieN'ụbọchị nke abụọ nke ọnwa Septemba afọ 2019, Aiyegun sonyeere klọb Switzerland FC Zürich na nkwekọrịta ruo oge okpomọkụ 2023. [1]
Ntụaka
dezie- ↑ Der FC Zürich verpflichtet Offensivspieler Tosin Aiyegun, fcz.ch, 2 September 2019
Njikọ mpụga
dezie- Tosin Aiyegun at WorldFootball.net