Topo Island
Topo Island
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Badagry |
ebe | Topo |
nhazi ọnọdụ | 6°24′20″N 2°56′24″E |
Àgwàetiti Topo bụ agwaetiti dị na mpaghara obodo Topo nke Badagry Local Government nke Lagos State, na South-west Nigeria. Àgwàetiti ahụ bụ ebe obibi nke [1]Society of African Missions (SMA) ndị ozi ala ọzọ wuru Chapel, Convent, Teacher training college, ili ozu na osisi akị bekee. E mechara gbahapụ agwaetiti ahụ na afọ 1962 mgbe ndị ozi ala ọzọ hapụrụ na ndị obodo ahụ hapụrụ ozugbo ubi ahụ enweghịzi ike ịkwado ha.
A mara agwaetiti ahụ maka ubi akị bekee, ihe na-adọrọ mmasị n'ebe ndị njem nleta, na njem ala nsọ ndị Katọlik[1] gaa ebe ili ozu ndị ozi ala ọzọ mbụ dị.[2][3][4]
Ebe a na-ese foto
dezieIhe odide
dezie- ↑ Topo Island revisited. Society of African Missions. Retrieved on 2022-02-11.
- ↑ Lagos and the coconut connection - Nigeria and World News. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-09-02). Archived from the original on 2022-02-11. Retrieved on 2022-02-11.
- ↑ World Coconut Day celebration holds in Lagos tomorrow - Nigeria and World News. The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2018-09-01). Archived from the original on 2022-02-11. Retrieved on 2022-02-11.
- ↑ Catholic cemetery, where the living, the dead meet. Vanguard News (2015-11-11). Retrieved on 2022-02-11.
- ↑ Make Topo-Badagry coconut plantation tourists site — Monarch - (en-US). The Eagle Online (2018-09-01). Retrieved on 2022-02-20.