Tony Gum
Tony Gum
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Tony |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1995 |
Ebe ọmụmụ | Uitenhage |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, osee foto |
Flọruit | 2017 |
Ihe nrite | OkayAfrica 100 Women |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Tony Gum (amụrụ n'afọ 1995) bụ onye na-ese foto na mba South Africa.[1][2][3] A mụrụ Gum na Kwa Langa township na Cape Town, Western Cape Province.[1][4] Ọ bịdọrọ ọrụ foto ya site na itinye foto onwe ya na Instagram; mgbalị a na-atọ ụtọ mepụtara ngwa ngwa n'ime ọrụ nka ọkachamara.[5][6] E nyere ya ihe nrite Miami Beach Pulse Prize n'afọ 2017.[7][8]
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Why This South African Visual Artist And Blogger Is Creating A Stir. Harper's BAZAAR Arabia. Archived from the original on 2019-04-16. Retrieved on 2019-04-16.
- ↑ Tony Gum's exhibit explores what it means to be a Xhosa woman. TimesLIVE. Archived from the original on 2019-04-16. Retrieved on 2019-04-16.
- ↑ Tony Gum's Ode to She exhibition explores one's own heritage - Cape Times. www.iol.co.za. Archived from the original on 2019-04-16. Retrieved on 2019-04-16.
- ↑ Archived copy. Archived from the original on 2019-06-15. Retrieved on 2019-06-15.
- ↑ Leitzes (15 November 2016). 15 Artists Who Are Changing Their World—And Ours. ELLE. Archived from the original on 16 April 2019. Retrieved on 16 April 2019.
- ↑ Tony Gum Might Be the Coolest Girl in Cape Town. Vogue. Archived from the original on 2019-04-16. Retrieved on 2019-04-16.
- ↑ Exclusive: South African Artist Tony Gum Wins This Year's Pulse Prize. artnet News (9 December 2017). Archived from the original on 16 April 2019. Retrieved on 16 April 2019.
- ↑ Tony Gum Awarded 2017 Miami Beach Pulse Prize. www.artforum.com. Archived from the original on 2019-04-16. Retrieved on 2019-04-16.