Toni Kan
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereToni Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Jụn 1971 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, onye nkuzi Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos, University of Jos Dezie

Anthony Kan Onwordi nke a makwaara dị ka Toni Kan (amụrụ na 11 Jụn na 1971) bụ onye edemede Naijiria, onye nchịkọta akụkọ, onye isi nchịkwa mmekọrịta ọha na eze, na onye nkuzi. Ọ bụ onye dere nchịkọta akụkọ dị mkpirikpi, Nights of a Creaking Bed, nke a makwaara maka ịchọpụta isiokwu gbasara mmekọahụ na afrika, nke Cassava Republic Press bipụtara (ndị Naijiria na-ebipụta ndị edemede dị ka Teju Cole). Ọ bụ onye mmeri nke NDDC / Ken Saro Wiwa akwụkwọ edemede, nke Association of Nigerian Authors (ANA) nyere, na afọ 2009.[1]

Kan gụrụ akwụkwọ Bekee na Mahadum Jos wee nweta M.A na akwụkwọ Bekee Na Mahadum Lagos n'afọ 1999. Ọ gụsịrị akwụkwọ n'elu klas ya. Ọ ghọrọ onye nchịkọta akụkọ magazin mgbe ọ dị afọ iri abụọ na isii.[2]

Edensibia dezie

  1. "Toni Kan wins the NDDC/Ken Saro-Wiwa prize", Cassava Republic Press, 2 November 2009.
  2. Admin. "Toni Kan: I have always wanted to write about Lagos", This Day, 26 October 2014. Retrieved on 5 November 2014.