Tolulope Akande-Sadipe

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Tolulope Akande-Sadipe
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya29 Maachị 1966 Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọAmerican University, Southeastern University (Washington, D.C.) Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie

 

Tolulope Akande-Sadipe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Oyo State, Naijiria. A mụrụ ya na ụbọchị iri abụo na itoolu n'ọnwa Machị afọọ 1966. Ọ na-anọchite anya Oluyole Federal Constituency na House of Representatives.[1][2] Ọ bụ onye isi oche nke Kọmitii Ụlọ na Diaspora.[3][4]

Ebemsidee

dezie
  1. Isawade. "Another 20 students get scholarship from Akande-Sadipe", PM News, 7 July 2020. Retrieved on 22 November 2020.
  2. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. www.nassnig.org.
  3. Hon. Tolulope Akande-Sadipe – Nigeria Diaspora Investment Summit – 2020. Archived from the original on 2022-10-30. Retrieved on 2022-10-30.
  4. NAN. "Human trafficking: Reps urge states to support NAPTIP rehabilitate victims", Guardian, 11 July 2020. Retrieved on 22 November 2020.