Titanath Ghosh
Sitanath Ghosh, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye MLA, [3] ahọpụtara na mpaghara Jagatballavpur na ntuli aka ọgbakọ omebe iwu 2021 West Bengal.[4] [5] [6] Ọ sonyeere AITC na 1998. Site na 1998 ruo 2009, ọ bụ block vice president nke Amta AC. Site na 2002 ruo 2005, ọ bụ osote onye isi oche ntorobịa mpaghara. Site na 2008 ruo 2015, ọ bụ odeakwụkwọ ukwu mpaghara. Ọ gbara ntuli aka mbụ ya na 2013. Ọ ghọrọ onye otu Zila Parishad na 2013 na ọzọ na 2018.
Sitanath Ghosh | |
---|---|
Member of West Bengal Legislative Assembly | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 2 May 2021 | |
Preceded by | Md. Abdul Ghani |
Constituency | Jagatballavpur |
Personal details | |
Political party | AITC |
Residence | Howrah district, West Bengal |
Profession | Politician |