Theresa Knutson
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereTheresa, Marie Dezie
aha ezinụlọ yaKnutson Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Eprel 1996 Dezie
Ebe ọmụmụOnalaska Dezie
Ọrụ ọ na-arụice hockey player Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheforward Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Connecticut, Aquinas High School Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuUConn Huskies women's ice hockey, Mad Dogs Mannheim Frauen, Metropolitan Riveters, Frauen Eisbären Juniors Berlin, ECDC Frauen Dezie
ụdị egwuregwuice hockey Dezie
agbapụ akaleft-handed shot Dezie

Theresa Knutson (amụrụ n'ubochi nke mbu n'afo1996) bụ onye America na-eme egwuregwu ice hockey, na-egwuri egwu ugbu a na Metropolitan Riveters nke National Women's Hockey League (NWHL).

Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Aquinas mana o sonyere na egwuregwu hockey maka ụlọ akwụkwọ sekọndirị Onalaska, ebe ọ duziri steeti ahụ n'ịgba goolu afọ anọ n'usoro, a kpọrọ ya Wisconsin High School Offensive Player of the Year ugboro atọ, wee merie Wisconsin Miss Hockey Award na 2014.[1][2][3]

Bido n'afo 2014 wee ruo n'afo 2018, ọ gara Mahadum Connecticut, na-enweta akara iri asaa na iteghete na egwuregwu NCAA na akara nari na iri ato na ise.[4] Ọ nyere goolu mbụ ya na kọleji n'ụbọchị iri na itoolu n'ọnwa Ọktoba afọ 2014 megide Mahadum Syracuse.[5][6]

Ka ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ jere Germany ka ya na Mad Dogs Mannheim bịa nye aka na Fraueneishockey-Bundesliga.[7] O nwetara akara iri isii na isii na egwuregwu iri abuo na asato na oge rookie Bundesliga, gụnyere goolu iri ano na asato, dị mma maka nke atọ na league na akara.[8][9]

Ọ laghachiri na North America maka oge 2020 na 21, na-etinye aka na Metropolitan Riveters nke NWHL.[10]

    Oge a na-eme mgbe niile   Egwuregwu ndị a na-eme n'egwuregwu
Oge Ìgwè Njikọ GP G A Pts PIM GP G A Pts PIM
2018-19 Nkịta Na-enweghị Nche Mannheim DFEL 28 48 18 66 22 - - - - -
2019-20 Nkịta Na-enweghị Nche Mannheim DFEL 21 15 13 28 30 - - - - -
Ọnụ ọgụgụ DFEL 49 63 31 94 52 - - - - -

Edensibia dezie

  1. Sommerfeldt. College hockey: La Crosse Aquinas graduate Theresa Knutson coming off 2-goal performance for UConn. La Crosse Tribune.
  2. Ona Co-op's Theresa Knutson concludes historic high school career (March 10, 2014). Archived from the original on December 9, 2022. Retrieved on July 2, 2022.
  3. Griswold. David Griswold: Knutson among nation's all-time top scorers in girls hockey. La Crosse Tribune.
  4. Theresa Knutson - Women's Ice Hockey. University of Connecticut Athletics.
  5. Hanse. Onalaska graduate Theresa Knutson finds success with University of Connecticut's hockey team. La Crosse Tribune.
  6. UConn Women's Hockey Team Stays Alive. courant.com.
  7. Mad Dogs sichern sich US-Star - Mannheimer Morgen. www.morgenweb.de.
  8. Mannheims Amerikanerin Knutson besiegt Bärinnen "im Alleingang". Archived from the original on 2023-02-08. Retrieved on 2022-07-02.
  9. Teimann. HA+ Theresa Knutson umkurvt den EC Bergkamen. Hellweger Anzeiger.
  10. Riveters Sign Theresa Knutson, Prolific Goal Scorer from UConn and the Frauen-Bundesliga. www.nwhl.zone.