The Men's Club (Nigerian web series)
aha | The Men’s Club |
---|---|
ụdị | drama film |
Onye nchepụta | Urban Vision |
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
oge obidoro | Ọktoba 2018 |
afọ/ụbọchị mbipụta | Ọktoba 2018 |
Onye nduzi | Tola Odunsi |
executive producer | Tola Odunsi |
Ihe nrite | award for best supporting actress, award for best leading actor |
Ọnọdụ mmepụta | Lagos |
The Men's Club a ma ama dị ka TMC bụ usoro Naijiria nke Urban Vision mepụtara. Usoro webụ Naijiria nke Tola Odunsi duziri mbochi izizi a wepụtara bu na Ọktoba 2018 na ebe ihe nkiri youtube RED TV. [1] Ugbu a ọ nwere oge 3 nwere ụfọdụ mbipụta pụrụ iche nke ezumike.
Nchịkọta atụmatụ
dezieThe Men's Club a ma ama dị ka TMC bụ usoro webụ webụ Naijiria, ọ bụ akụkọ gbasara ịhụnanya, ọbụbụenyi na ịrara mmadụ. Akụkọ ahụ gbadoro ụkwụ na ndị nwoke anọ bụ isi na otu ha na ndị mmekọ ha na-akpakọrịta na ahụhụ ha na-eche ihu na ndụ ha kwa ụbọchị. Ihe nkiri a na-egosi ụfọdụ ndị na-eme ihe nkiri nwoke na nwanyị ama ama na Naịjirịa dịka Sola Sobowale, Shaffy Bello, Ayoola Ayola, Sharon Ooja, Adebukola Oladipupo na ọtụtụ ndị ọzọ. [2] Mgbe emecha nke oge 1 - oge 3, RED TV kwupụtara ihe mgbakwunye pụrụ iche mbipụta na ihe nkiri nke a na-akpọ 'The Men's Club, Holiday' nke mejupụtara atọ dị iche iche gosiri na Christmas Day, Boxing Day na New Year's Day . [3]
Ihe omume
dezie- Oge 1: 10 Omume
- Oge 2: 13 Omume
- Oge 3: 13 Omume
- The Mens Club Holiday: Ememe 3
Nkedo ahọpụtara
dezie- Ayoola Ayola ka Aminu Garba
- Baaj Adebule ka Louis Okafor
- Daniel Etim-Effiong dị ka Lanre Taiwo
- Sharon Ooja ka Jasmine
- Shaffy Bello ka Oriakụ Teni Doregos
- Sola Sobowale ka Mama Jasmine
- Adebukola Oladipupo ka Tiara Bewaji (Body of god)
- Efa Iwara ka Tayo Oladapo
- Mimi Chaka ka Tumini
- Nengi Adoki ka Lola Doregos
- Enado Odigie ka Hadiza
Ihe Nrite na nnabata
dezieThe Men's Club pụtara bụrụ ndị mmeri nke Gage Award maka usoro webụ kacha mma nke 2020 na Satọde, Eprel 24, 2021. [4]
Nsidee
dezie
- ↑ The Men's Club. IMDB.
- ↑ ‘The Men’s Club’ third season premieres in Lagos. Premium Times. Jayne Augoye.
- ↑ “The Men’s Club” Holiday Special is Finally Here. Bella Naija. BN TV.
- ↑ REDTV’s The Men’s Club wins best web series in 2020. The Nations Online. Gbenga Bada.