The China Study
The China Study
aha | The China Study |
---|---|
subtitle | The Most Comprehensive Study of Nutrition Ever Conducted and the Startling Implications for Diet, Weight Loss and Long-term Health |
Isiokwu nlebanya | nutrition, ahụike, nutritional science, diet |
ụdị | na-abụghị akụkọ ifo |
nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | The China Study |
Odee akwụkwọ | T. Colin Campbell, Thomas M. Campbell |
ndị mbipụta | BenBella Books |
mba osi | Njikota Obodo Amerika |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | Jenụwarị 2005, 2005 |
webụsaịtị | http://www.thechinastudy.com/ |
The China Study: The Most Comprehensive Studies of Nutrition Ever Conducted and the Startling Implications for Diet, Weight Loss na Long-term Health bụ akwụkwọ nke onye odee akwukwo bu T. Colin Campbell na nwa ya nwoke bù Thomas M. Campbell II dere . Akwụkwọ ahụ na-arụ ụka maka uru ọgwụgwọ nke nri zuru oke. E bipụtara ya na mbụ na United Steeti n'ọnwa Jenụwarị afọ 2005 ma ree ihe karịrị otu nde ka ọ dị ugbu a site n'onwq Oktoba 2013, nke mere ka o bụrụ otu n'ime akwụkwọ ndị Amerika kacha ere ahịa gbasara nri.[1][2]
- ↑ Parker-Pope. "Nutrition Advice From the China Study", The New York Times, 7 January 2011. Retrieved on 19 June 2020.
- ↑ For over one million copies sold, "The China Study", the chinastudy.com, archived October 18, 2013.