The Beat 99.9 FM
radio station, plan, entertainment, marketing
Oge/afọ mmalite1999 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos, Lagos Dezie
webụsaịtịhttp://www.thebeat99.com/ Dezie

Beat 99.9 FM bụ ụlọ ọrụ redio Bekee nke dị na Lagos Steeti

The Beat 99.9 FM

nke na-elekwasị anya na egwu, ozi na ụlọ ọrụ ntụrụndụ Naijiria. Ụlọ ọrụ ahụ malitere mgbasa ozi na Julaị 1, afọ 2003.[1] Ọ na-emepụta Beat TV, ọwa YouTube.[2][3] Ọ bụ ụlọ ọrụ redio Afrịka mbụ a kwadoro na Twitter.[4][5]

Ụlọ ọrụ yiri ya, The Beat 97.9 FM, na-arụ ọrụ na Abuja.

Ndị na-eme ihe ngosi a ma ama dezie

Ugbu a dezie

  • Maria Okanrende
  • Toolz

Onye bụbu dezie

Edensibia dezie

  1. Daniel O./Jiggaz (3 February 2014). An Open Letter To The Beat 99.9FM. yabaleftonline.com. Retrieved on 11 March 2017.
  2. About Us | The Beat 99.9 FM. Thebeat99.com. Archived from the original on 2014-02-06. Retrieved on 2014-02-04.
  3. The Beat FM. Archived from the original on 17 May 2014. Retrieved on 15 May 2014.
  4. The Beat FM gets verified on Twitter. thenet.ng. Retrieved on 15 May 2014.
  5. The Heartbeat of Lagos | The Beat 99.9 FM. Thebeat99.com (2013-10-18). Retrieved on 2014-02-04.