The Angel of Bethesda


The Angel of Bethesda bụ akwụkwọ nke Cotton Mather, onye ụkọchukwu Puritan si Massachusetts, dere na 1724. Ebipụtaghị akwụkwọ ahụ tụpụ senchiri nke iri abụọ. Ọ na-akọwa ọtụtụ ọrịa n'ụzọ ime mmụọ, na-ekwu na ọrịa sitere n'aka mmụọ ọjọọ na nke Chineke. Ọ kwadokwara iji nchegharị na ọgwụ ọdịnala dịka ọgwụgwọ maka ọrịa uche. Ihe odide ahụ boro ndị nọ n'ahụhụ ụta maka ọrịa nke ha.

Edensibia dezie

Grob, Gerald N. (1994) The Mad Among Us. Harvard University Press.

Jones, Gordon, ed. (1972) "Cotton Mather's 'The Angel of Bethesda: An Essay Upon the Common Maladies of Mankind.'" Barre, Vt. American Antiquarian Society.

Hụkwa dezie

  • Faith Healing