Thérèse King
Thérèse King (15 Julaị 1934 na Ziguinchor[1] 16 Eprel 2015 na Dakar) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Senegal.[2] Ọ bụ Minista nke Ahụike Ọha site n'ọnwa Eprel 5th, 1988 ruo n'ọnwa Machị 27th, 1990 n'okpuru onye isi ala Abdou Diouf.[3][4] Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị mbụ bụ ndị minista gọọmentị na Senegal, na nwanyị nke abụọ bụ Minista nke Ahụike Ọha mgbe Marie Sarr Mbodj gasịrị.
N'afọ 2010, e mere ya Grand Cross nke National Order of the Lion .[1]
Ebenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 Décret n°2010-639 du 7 juin 2010 (fr). Journal officiel de la République du Sénégal. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "DEC" defined multiple times with different content - ↑ "Décès de Mme Thérèse King, ancienne ministre de la Santé sous Diouf", Seneweb News, April 17, 2015.
- ↑ Les anciens ministres (fr). Ministry of Health and Social Action (Senegal). Retrieved on October 25, 2019.
- ↑ Gouvernements du Sénégal de 1957 à 2007] (fr). Site Équité et égalité de genre au Sénégal. Laboratoire GENRE, Cheikh Anta Diop University. Archived from the original on 2013-06-26. Retrieved on 2019-10-25.