Terry G
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Terry |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Maachị 1986 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
Terry G Audio
Aha Gabriel Oche Amanyi
Amaara ya dịka Akpako Master, Ginjah Master, Hitman
Amụrụ ya 17 Machị 1986 (afọ 34)
Benue Steeti
Nkenụụdị Chante-chante, afuro pọpụ dancehall
Aka ọrụ Otii egwu, Odee egwu, ndekọ egwu, mmepụta egwu, ọgbaa egwu.
Ngwa egwu Olu, Kiibọdụ jita piyano ịgba
Years active 2006–present
Lebeelụ TGP Entertainment, Black Wall Street
Ndị egwu D'Money, Jay Pizzle, Indomix, 9ice
Gabriel Oche Amanyi, nke amaara aha ya dịka Terry G, bụ onye egwu na onye na-emepụta egwu na Naịjirịa. A maara ya nke ọma maka ejiji ndị ara ya, egwu ọgbaghara na njirimara sekeseke. [1] "The Punch" akọwaala ya dịka "otu onye kachasị dị njọ anya n'ụwa," ndị Vanguard dịka "onye egwu dị njọ anya", ndị Channels TV dịka "onye egwu na-apụkarịsị ara na Naịjirịa". [2] [3] [4] N’afọ 2012, o wepụtara abọm nke anọ ya akpọrọ "Book of Ginger" .
Ndụ onwe
dezieAmụrụ Amanyi na Benue Steeti na 17 Maachị 1986, bụkwa ụbọchị ncheta ọmụmụ nke nne ya. [5] Ọ malitere ịbụ abụ ukwe nke ụka dị n’obodo ya. [1]
Ọrụ
dezie"Akpako master", ka esi eji obi uto na-akpọ ya, natara otuto dị egwu maka ụdị egwu ya pụrụ iche. [6]
Site na abụ ya, o kwetara iji ọgwụ ọjọọ na mmanya. [7] [8] Na Septemba 2014, ọ gwara Jane Augoye nke The Punch na ya akwụsịla ọgwụ ike.
O kwuola na 2face Idibia dịka onye nkuzi kachasị akpali ya. [9]
Ihe nkiri
dezieAbọm
dezie- Free Me
- Ginjah ur Swaggah Season 1
- Terry Gzuz
- Book of Ginger
Egwu
dezieIhe nkiri
dezieAfọ | Title | Onye nduzi | Ref |
---|---|---|---|
2016 | Nonsense | Alien and Lucas Reid | [12] |
Nsidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 "Fatherhood has humbled me –Terry G". Retrieved on 30 October 2014.
- ↑ "For Terry G, it’s goodbye to hard drugs". Retrieved on 30 October 2014.
- ↑ Terry G’s Confession: I became responsible since I had my kid. vanguardngr.com. Retrieved on 30 October 2014.
- ↑ I Am The Craziest Musician in Nigeria- Terry G. Channels TV. Retrieved on 30 October 2014.
- ↑ Gabriel Oche Amanyi a.k.a Terry G Full Biography. stargist.com. Retrieved on 6 January 2018.
- ↑ Akpako Master, Terry G Allegedly Punches Hotel Manager. stargist.com. Retrieved on 30 October 2014.
- ↑ Terry G Caught Smoking Marijuana. P.M. News. pmnewsnigeria.com. Retrieved on 19 November 2014.
- ↑ New Music: Terry G – Apako Master. bellanaija.com. Retrieved on 19 November 2014.
- ↑ For Terry G, it’s goodbye to hard drugs. punchng.com. Archived from the original on 29 October 2014. Retrieved on 30 October 2014.
- ↑ Hot Stuff: Terry G – 'So High'. ynaija.com. Retrieved on 20 November 2014.
- ↑ Terry G – 'Omo Dada'. xclusiveloaded.com. Archived from the original on 20 July 2020. Retrieved on 21 July 2020.
- ↑ Terry G Singer goes dark and natural in 'Nonsense' video. Joey Akan. Retrieved on 4 February 2016.