Teresa Okure
Teresa Okure
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Teresa |
Teresa Okure (afọ iri asatọ) bụ onye nọn Katọlik nke Naijiria. Ọ bụ onye Afrịka mbụ ghọọrọ onye otu Society of the Holy Child Jesus.[1] Ọ bụ Prọfesọ na Ngalaba Bible Theology, dị na Catholic Institute of West Africa, Port Harcourt, Nigeria.[2] Okure n'akụzi Agba Ọhụrụ na Gender Hermeneutics, ma kuzikwa nkuzi na Institute kemgbe afọ 1999.[3] Ọ nwetara nzere dokita ya na Mahadum Fordham . N'afọ 2013, Popu Francis kwuru na ọ nwere ike ịbụ onye a ga-ahọpụta dịka nwanyị kadinal.[4]
Ọrụ
dezie- Ụzọ Johannine si aga ozi (1988)
- Ịkụ Ọkụ n'elu Ụwa (2000)[5]
Edensibia
dezie- ↑ The Decree Declaring Cornelia | SHCJ African Province. www.shcj.org. Retrieved on 2021-04-08.
- ↑ Africa needs courageous Catholics to tackle its challenges, speakers say (en). National Catholic Reporter (2019-07-23). Retrieved on 2021-04-08.
- ↑ Department of Biblical Theology. www.ciwa.edu.ng. Retrieved on 2021-04-08.
- ↑ Service. "Could Pope Francis make women cardinals?", Washington Post, 2013-10-18. Retrieved on 2021-04-08. (in en-US)
- ↑ Botta (2009). The Bible and the Hermeneutics of Liberation (in en). Society of Biblical Lit, 144. ISBN 978-1-58983-241-1.