Tekiath Ben Yessouf
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Niger |
obodo maka egwuregwu | Niger |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Septemba 1991 |
Ebe ọmụmụ | Niamey |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
ụdị egwuregwu | taekwondo |
so na | taekwondo at the 2020 Summer Olympics – women's 57 kg |
Tekiath Ben Yessouf (amụrụ ya na 13 Septemba 1991) bụ onye Niger na-asọmpi taekwondo. Ọ nọchitere anya Niger na Summer Olympics nke afọ 2020 nke emere na Tokyo, Japan.[1]
Ọrụ ya
dezieO sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na 2017 World Taekwondo Championships nke emere na Muju, South Korea.[2] E wepụrụ ya na egwuregwu nke abụọ ya.[2] Na 2018 African Taekwondo Championships nke emere na Agadir, Morocco, ọ meriri ọlaọcha na ihe omume ụmụ nwanyị 57 kilogram.[3]
N'afọ 2019, o sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na 2019 World Taekwondo Championships n'enwetaghị ihe nrite obula. N'otu afọ ahụ, ọ nọchitekwara anya Niger na Egwuregwu nke Afrịka nke afọ 2019 nke emere na Rabat, Morocco ma merie otu n'ime ọla nchara na ihe omume ụmụ nwanyị nke 57 kilogram.[4] N'ọnwa Febụwarị 2020, ọ ruru ma zuo ezu na 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament iji sọọ mpi na Summer Olympics nke afọ 2020 na Tokyo, Japan.[5][6]
Na 2021 African Taekwondo Championships nke emere na Dakar, Senegal, ọ meriri nrite ọla edo na ihe omume ụmụ nwanyị kilogram iri ise na asaa.[7][8] Mgbe ọnwa ole na ole gachara, ọ meriri ọla nchara ya na ihe omume ụmụ nwanyị 57 kilogram na Summer Olympics nke afọ nke emere na Tokyo, Japan.[1]
Ihe ndị ọ rụzuru
dezieAfọ | Egwuregwu | Ebe | Ụdị ịdị arọ |
---|---|---|---|
2018 | Asọmpi Taekwondo nke Afrịka | Nke Abụọ | -57 kilogram |
2019 | Egwuregwu Afrịka | Nke atọ | -57 kilogram |
2021 | Asọmpi Taekwondo nke Afrịka | Nke Mbụ | -57 kilogram |
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Taekwondo Results Book. 2020 Summer Olympics. Archived from the original on 12 August 2021. Retrieved on 24 August 2021. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "taekwondo_results_book_summer_olympics_2020" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 Results. 2017 World Taekwondo Championships. Archived from the original on 22 August 2020. Retrieved on 22 August 2020.
- ↑ 2018 African Taekwondo Championships Results. Taekwondo Data. Retrieved on 24 February 2020.
- ↑ Taekwondo Day 3 Results. 2019 African Games. Archived from the original on 24 August 2019. Retrieved on 24 February 2020.
- ↑ Pavitt. "Egyptian and Moroccan athletes earn Tokyo 2020 berths at African taekwondo qualifier", InsideTheGames.biz, 23 February 2020. Retrieved on 8 December 2020.
- ↑ Day 2 results. 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament. Archived from the original on 25 February 2020. Retrieved on 9 August 2020.
- ↑ 2021 African Taekwondo Championships Medalists – Day 1 – June 5. Martial Arts Registration Online. Archived from the original on 6 June 2021. Retrieved on 12 September 2021.
- ↑ Palmer. "Olympic champion Cissé among winners at African Taekwondo Championships in Dakar", InsideTheGames.biz, 8 June 2021. Retrieved on 12 September 2021.
Njikọ mpụga
dezie