Tegegne Bezabeh
Tegegne Bezabeh
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ethiopia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Septemba 1941 |
Ebe ọmụmụ | Ethiopia |
ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres |
so na | 1964 Summer Olympics, 1968 Summer Olympics, 1972 Summer Olympics |
Tegegne Bezabeh (amuru 9 Septemba 1941) bu onye oso oso Ethiopia lara ezumike nka. Ọ gbara asọmpi na 1964, 1968 na 1972 n'egwuregwu 400 m nwere mmezu kacha mma nke ebe isii na 1968. [1]
Oge ya kacha mma (45.42) na mita 400 bụkwa ndekọ Etiopia ugbu a.
Edensibia
dezieWikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Tegegne Bezabeh. |
- ↑ Tegegne Bezabeh. sports-reference.com