Tega Tosin Richard
Nnwanyị Naijiria na agba mgba
Tega Tosin Richard
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Novemba 1992 |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
ụdị egwuregwu | wrestling |
so na | 2010 Commonwealth Games |
Tega Tosin Richard (amụrụ na 13 Novemba 1992) bụ nwaanyị na-eme egwuregwu igba-mgba.[1] O sonyere n'egwuregwu Commonwealth na 2010 ma nweta ọla nchara na mmemme nke nwanyi nke 59kg freestyle.[2] O nwetakwara ihe nrite ọla ọcha na mmemme nke ụmụ nwanyị 63kg freestyle na egwuregwu mgba nke asọmpi Afrika na 2010.[3]
Ebe m si dee
dezie- ↑ Info System. Archived from the original on 2017-12-01. Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ International Wrestling Database (en).
- ↑ International Wrestling Database (en).