Tebu bụ obere ezinụlọ nkè asụsụ Sahara abụọ, nkè Daza ná Teda mejupụtara. Ọ bụ ìgwè abụọ nkè ndị Toubou, Daza na Teda na-asụ yá.

Á na-asụkarị Tebu ná Chad ná ndịda Libya site ná ihe dị kà mmadụ 580,000. Daza ná Teda nwèrè atụmatụ 537,000 na 42,500 ọkà okwu, n'otu n'otu.[1]

Edensibia dezie

  1. SIL Ethnologue estimates (Dazaga, Tedaga).