Tariku Girma
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Disemba 2001 Dezie
ụdị egwuregwutaekwondo Dezie

 

Tariku Girma Demisu (amụrụ 28 Disemba 2001) [1] bụ onye na-eme taekwondo Etiopia. Ọ nọchitere anya Etiopia na asọmpi Afrịka nke afọ 2019 emere na Rabat, Morocco wee nweta ihe nrite ọla edo na mmemme 63kg nke ụmụ nwoke . [2]

N'asọmpi iru eru nke Taekwondo Olympic nke 2020 nke emere na Rabat, Morocco, ọ gụchara n'ọkwa nke atọ na emume ya. Ọ meriri na ọkara ikpeazụ megide Abdelrahman Wael nke Egypt. [3]

Edensibia dezie

n'ọkwa nke atọ na emume ya. Ọ meriri na ọkara

  1. Tariku Girma Demisu Profile. Taekwondo Data.
  2. Taekwondo Day 2 Results. 2019 African Games. Archived from the original on 26 June 2020. Retrieved on 24 February 2020.
  3. Pavitt. "Egyptian and Moroccan athletes earn Tokyo 2020 berths at African taekwondo qualifier", InsideTheGames.biz, 23 February 2020. Retrieved on 8 December 2020.
  • Tariku Girma at TaekwondoData.com