Tarak Bandyopadhyay
Tarak Bandyopadhyay (c. 1943 - 10 October 2013) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si West Bengal nke All India Trinamool Congress. Ọ bụ onye so na West Bengal Legislative Assembly.
Tarak Bandyopadhyay | |
---|---|
Personal details | |
Political party | All India Trinamool Congress |
Akụkọ ndụ
dezieA họpụtara Bandyopadhyay ka onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly dị ka onye ndoro-ndoro ochichi National Congress sitere na Cossipur na 1996.[1] Mgbe e mesịrị, ọ sonyeere Trinamool Congress.[2] A họpụtara ya dị ka onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly dị ka onye na-akwado Trinamool Congress si Cossipur na 2001 na 2006.[1][2]
Bandyopadhyay nwụrụ n'ihi nkwụsị obi na 10 Ọktoba 2013 mgbe ọ dị afọ 70. [3]
Ebem si dee
dezie- ↑ General Elections, India, 2001, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 1 November 2014.
- ↑ General Elections, India, 2006, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 22 November 2014.
- ↑ "প্রয়াত প্রাক্তন বিধায়ক তারক বন্দ্যোপাধ্যায়", Anandabazar Patrika, 11 October 2013. Retrieved on 14 February 2020. (in bn)