Tangaza
Ọchịchị ime Obodo dị na Sokoto Steeti, Naịjiria
Tangaza
Akụkụ nke | North West |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Sokoto steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 13°31′0″N 4°58′0″E, 13°29′49″N 4°57′46″E |
postal code | 841101 |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |
Tangaza bụ ọchịchị ime obodo dị na Sokoto Steeti Naịjịrịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Gidan Madi .
Tangaza nwere ókè ya na Republic of Niger n'ebe ugwu. Ọ nwere mpaghara 2,477 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị iri na atọ, narị asatọ na iri ise na atọ na ngụkọ nke afọ 2006. [1]
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ na iri anọ na otú. [2]
Edensibia
dezie- ↑ HASC, population, area and Headquarters Statoids
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.