Tamrat, nke a na-akpọkwa Tamirat bụ aha nwoke sitere na Etiopia nke nwere ike na-ezo aka na:

  • Tamirat Layne (amụrụ n'afọ 1955), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Etiopia na onye bụbu onye ndú nke Ethiopian People's Democratic Movement
  • Tamrat Molla (1945 ruo 2012) bụ onye na-agụ egwu na onye na-akpọ egwu na Etiopia
  • Taddesse Tamrat (1935 ruo 2013) prọfesọ akụkọ ihe mere eme nke Etiopia nke oge ochie