Tama language

asụsụ Nilo-Saharan nke Chad

   

Tama
Damut
Native to Chad and Sudan
Region western Sudan and eastern Chad
Ethnicity Tama people, ?Kimr
Native speakers
(68,000, including Miisiirii, cited 1970–1993)[1]
Language codes
ISO 639-3 tma
Glottolog tama1331
Linguasphere 05-DAA-aa

Tama, mà ọ bụ Damut, bụ asụsụ bụ ịsị nkè ndị Tama ná Ouaddai, n'ebe ọwụwa anyanwụ Chad ná Darfur, n'akụkụ ọdịda anyanwụ Sudan.[2] Ọ bụ ónyé ọtú ezinụlọ asụsụ Taman. Á na-elekarị Miisiirii ányá dị kà olumba, ọ bụ ezie ná ọ bụghị ìhè dị nso.

Ọnụ ọgụgụ mmadụ dezie

Mmadụ 63,000 na-asụ Tama ná Dar Tama, ébé á á na-agba mmírí nkè ọma ná nsó Guéréda nkè sitere n'obodo Kebkebiya rụọ Sudan dị nsó. E nwèrè asụsụ abụọ fọrọ nke ntà kà há bụrụ otú, otú á na-asụ n'ébé ùgwù ná etiti, ná nkè ọzọ á na-akpọ n'ebe ndịda.

Edensibia dezie

  1. Tama at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. (2010) Encyclopedia of Africa. Oxford University Press. ISBN 978-0195337709.