Taiwo Liadi
Taiwo Liadi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
ụdị egwuregwu | weightlifting |
so na | weightlifting at the 2019 African Games, 2021 African Weightlifting Championships |
Liadi Taiwo (amụrụ na ụbọchị iri na anọ n'ọnwa Jun afọ 2002) bụ nwa afọ Naijiria na-ebu ibu, onye na-asọmpi na 76 kilogram category ma na-anọchite anya Naijiria n'asọmpi mba ụwa.[1] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022, o ritere ọlaọcha na 2022 Commonwealth Games.[2][3] O setịpụkwara ndekọ ọhụrụ maka ụdị ndị obere nke Commonwealth na Clean & Jerk .[4]
Ebemsidee
dezie- ↑ Taiwo Liadi at Birmingham 2022 Commonwealth Games (en). Commonwealth Games - Birmingham 2022. Retrieved on 2022-08-01.
- ↑ Commonwealth Games: 19-year-old Liadi wins silver for Nigeria (en-US). Punch Newspapers (2022-08-02). Retrieved on 2022-08-02.
- ↑ Ibrahim (2022-08-02). Teenager, Taiwo Liadi, wins silver for Nigeria at 2022 Commonwealth Games (en-US). TheNiche. Retrieved on 2022-08-02.
- ↑ Houston. "Opeloge family claim another weightlifting title as Don strikes gold at Birmingham 2022", InsideTheGames.biz, 2 August 2022. Retrieved on 2 August 2022.
Njikọ mpụga
dezie- Taiwo Liadi na Weightlifting Federation nke mba ụwa