Tahar Cheriaa

Onye ntuzi ihe nkiri na onye na-ede ihe nkiri Tunisia
Tahar Cheriaa
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFrench protectorate of Tunisia, Tunisia Dezie
aha n'asụsụ obodoالطاهر شريعة Dezie
aha enyereTahar Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Jenụwarị 1927 Dezie
Ebe ọmụmụSayada Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya4 Novemba 2010 Dezie
Ebe ọ nwụrụEzzahra Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọFaculty of Arts of Paris Dezie

Tahar Cheriaa (January 5, 1927 - November 4, 2010) bụ onye Tunisia na-enyocha ihe. Ọ bụ onye guzobere Carthage Film Festival na 1966, mmemme ihe nkiri mbụ nke Panafrican na Panarab.

Akụkọ ndụ

dezie

A mụrụ Cheriaa na Sayada na Tunisia. Ọ bụ onye guzobere Carthage Film Festival na 1966 ma duzie ihe omume ise mbụ a na-eme kwa afọ.[1]

Cheria tinyere aka na ntụgharị nke uri Arabic. Ọ bụ onye edemede na ọnụ na-ekwuchitere omenala ihe nkiri Arab-African. E nyere ya Grand Cordon of National Merit .[1]

Cheriaa nwụrụ na Ezzahra n'afọ 2010. E liri ya n'obodo ya Sayada.

Ebensidee

dezie
  1. 1.0 1.1 Cinema: Tunisia; JCC Founder Tahar Cheriaa has died. ansamed.biz. Archived from the original on 15 January 2013. Retrieved on 31 December 2012. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "bio" defined multiple times with different content

Njikọ mpụga

dezie
  • Media related to Tahar Cheriaa at Wikimedia Commons