Tabil
obere ụdị nkespice mix Dezie
Akụkụ nkeAlgerian cuisine, Tunisian cuisine Dezie

Tabil Ahammed (Arabic: تابل) bụ ngwakọta na-esi ísì ụtọ nke Tunisia nke na-ejikarị mkpụrụ coriander, mkpụrụ caraway, ntụ galik, na ntụ chili. Enwere ike itinye ihe ndị ọzọ, dị ka rose flower powder, cumin, mint, laurel, cloves ma ọ bụ turmeric. Ókwú a nwekwara ike izo aka na coriander n'onwe ya.[1]

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nri ndị dị n'Etiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Ụwa
  • Ndepụta nri ndị Afrịka

Ebensidee

dezie
  1. Marks (2010). Encyclopedia of Jewish Food. John Wiley and Sons. ISBN 978-0-470-39130-3. 

Templeeti:Cuisine of Algeria